Two abuo ndi ngbu sie ebea puo
Three ato men nwegodili akpo
Maka four ano umu nwa bucha pino pino
Cuz ima aka anyi eme gi ife umuaka
Ituku dina awgu kam si abia
Confirm nwafor enugu aburokwam onye obia
Onye ona ewe iwe nya biko za afa nnia
Yo independent layout to new layout
Taa abacha nuo stout na achara layout
Uwani to agbani je fu nnamani
Nuo achy wit aboki malachy bina gariki
Je bunata my amp ana alumu na camp
Sie banye maryland je fu my guy frm jand
Kwuo ugwom ji na ugwuaji nuo ogu na obiagu
Then okuo eleven mgbadaba new heaven
Kam je lie okpa na achiakpa dina abakpa
Sie baa trans ekulu je chuo oyi ugulu
Then rest for d day na gra eeh
Oga bu agha umunnemchi na nsuka
Otipiri te ayaraya unu ana atoka
Muom emeko kwe a ha ka nku na onu ogu
Ma nme kam guo my guys them na ezeagu
Ogbuzulu ogbuzulu ekene mu nkanu
Unu welu madu nwe akwu nwe nkwu nwe nmanu
Ihu oye obuna bu oye agwu kpiyo kwele ugwu
Makana ayi ma ihe anda alu n'enugu
Mgbe obuna ifulu mu na nke my neighbour bu
Maa na osilu okpa ede agbugbu akidi
My chick bu onye oji na eji akpa aji
Ebutelum ji wit anyara na ose oji
Ka anyi kponyebe nike be ndibe anike
Je fu pia gwo gwo pia nwoke ezuike
Not forgetin them my brothers na aninri
Una swag na awufu ka bucket na eri eri
Jstunt na beat na ama aka
Elten na umu nwa na ama aka
My boss jerry na dollars na ama aka
Maduka mega money na ndi ocha na ama aka
Vip records na young money na ama aka
Biko obuna inwe aka nwannem biko na aku aka
I live on a coalcity state o' mind
Breathe on a coalcity state o' mind
IYA AMAZI IFE MELU OJUKWU JI LUO